NGWA GEE NTI KAMU KORO GI MAKA NWOKEA BU ENGR. OSITA NGWU NKE EJI (RG) WEE MARU
ANYI CHORO KA ENUGU WEST NWEE EZIGBO MGBANWE SITE NA EZIGBO ONYE NDU NNOCHITE ANYA ANYI NA MMEBE IWU N' ULO SENATE N'IME AFOR 2023. YA MERE GBAA MBO HUNA IWETERE NPEKERE AKWUKWO PVC GI, MA DEBE YA NKE OMA IJI BINYE AKA NA AHA PDP, MAKA IHEOMA NKE N' ABIA.
OGA ADIRI ANYI NILE NA NMA DIKA INA EPKERE ENGR. OSITA NGWU EPKERE OMA.
CHETAKWA IHE OMA MERE IBE, YA MERE ONYE OZO.
KINDLY PRAY, CANVASS, SUPPORT AND VOTE FOR ENGR. OSITA NGWU FOR SENATE TO REPRESENT ENUGU WEST DISTRICT. PDP IS THE PARTY.
DALU NU NDI ENUGU WEST NDI OMA N' EGE ANYI NTI N'ONU.
By Engr. Chukwunwike Chukwu A.